Native Bible

Proverbs 26:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dịka onye ara na-agba àkụ na-ere ọkụ nke na-eweta ọnwụ,

Proverbs 26:18 in English

Proverbs 26:18 · Berean Standard Bible

Like a madman shooting firebrands and deadly arrows,

Context

16Nʼuche ya, onye umengwụ* na-eche na ọ maara ihe karịa ndị ikom asaa na-eji ezi uche azaghachi okwu. 17Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị ya dị ka mmadụ na-apụ nʼokporoụzọ dọkpụrụ nkịta ọbụla ọ hụrụ na ntị. 18Dịka onye ara na-agba àkụ na-ere ọkụ nke na-eweta ọnwụ, 19ka nwoke ahụ bụ nke na-aghọgbu onye agbataobi ya ma sị, “ọ bụ naanị egwuregwu ka m na-egwu.” 20Ọkụ na-anyụ mgbe nkụ gwụrụ, otu a kwa esemokwu na-akwụsị mgbe a kwụsịrị ikwu ndị ọzọ okwu nʼazụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.