Ilu 26:17
Proverbs 26:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị ya dị ka mmadụ na-apụ nʼokporoụzọ dọkpụrụ nkịta ọbụla ọ hụrụ na ntị.
Proverbs 26:17 in English
Proverbs 26:17 · Berean Standard Bible
Like one who grabs a dog by the ears is a passerby who meddles in a quarrel not his own.
Context
15Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri*
ma oke umengwụ a naghị ekwe ka o weghachi ya tinye nʼọnụ ya. 16Nʼuche ya, onye umengwụ* na-eche na ọ maara ihe
karịa ndị ikom asaa na-eji ezi uche azaghachi okwu. 17Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị ya
dị ka mmadụ na-apụ nʼokporoụzọ dọkpụrụ nkịta ọbụla ọ hụrụ na ntị. 18Dịka onye ara na-agba àkụ
na-ere ọkụ nke na-eweta ọnwụ, 19ka nwoke ahụ bụ nke na-aghọgbu onye agbataobi ya
ma sị, “ọ bụ naanị egwuregwu ka m na-egwu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.