Native Bible

Proverbs 24:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elegharịrị m ya anya site na ya mụta otu ihe a:

Proverbs 24:32 in English

Proverbs 24:32 · Berean Standard Bible

I observed and took it to heart; I looked and received instruction:

Context

30Esitere m nʼubi otu onye umengwụ gafee, bụ ubi vaịnị nke onye na-enweghị uche, 31hụ na ogwu etochiela ya, ahịhịa etochiekwala ya; mgbidi dị ya gburugburu adaakwala. 32Elegharịrị m ya anya site na ya mụta otu ihe a: 33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike 34ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe. 24:24 Onye ọbụla nke na-asị onye na-emebi iwu, onye ikpe na-amaghị ka ị bụ 24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ 24:28 Maọbụ, rafuo mmadụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.