Native Bible

Proverbs 24:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe. 24:24 Onye ọbụla nke na-asị onye na-emebi iwu, onye ikpe na-amaghị ka ị bụ 24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ 24:28 Maọbụ, rafuo mmadụ

Proverbs 24:34 in English

Proverbs 24:34 · Berean Standard Bible

and poverty will come upon you like a robber, and need like a bandit.

Context

32Elegharịrị m ya anya site na ya mụta otu ihe a: 33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike 34ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe. 24:24 Onye ọbụla nke na-asị onye na-emebi iwu, onye ikpe na-amaghị ka ị bụ 24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ 24:28 Maọbụ, rafuo mmadụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.