Ilu 24:33
Proverbs 24:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta, nwa ịchịkọba aka nta zuo ike
Proverbs 24:33 in English
Proverbs 24:33 · Berean Standard Bible
A little sleep, a little slumber, a little folding of the hands to rest,
Context
31hụ na ogwu etochiela ya,
ahịhịa etochiekwala ya;
mgbidi dị ya gburugburu adaakwala. 32Elegharịrị m ya anya
site na ya mụta otu ihe a: 33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,
nwa ịchịkọba aka nta zuo ike 34ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi,
ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe.
24:24 Onye ọbụla nke na-asị onye na-emebi iwu, onye ikpe na-amaghị ka ị bụ
24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ
24:28 Maọbụ, rafuo mmadụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.