Ilu 24:31
Proverbs 24:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
hụ na ogwu etochiela ya, ahịhịa etochiekwala ya; mgbidi dị ya gburugburu adaakwala.
Proverbs 24:31 in English
Proverbs 24:31 · Berean Standard Bible
Thorns had grown up everywhere, thistles had covered the ground, and the stone wall was broken down.
Context
29Asịla, “Aga m emeso ha dịka ha siri meso m.
Aga m akwụghachi ha ụgwọ ihe ha mere.” 30Esitere m nʼubi otu onye umengwụ gafee,
bụ ubi vaịnị nke onye na-enweghị uche, 31hụ na ogwu etochiela ya,
ahịhịa etochiekwala ya;
mgbidi dị ya gburugburu adaakwala. 32Elegharịrị m ya anya
site na ya mụta otu ihe a: 33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,
nwa ịchịkọba aka nta zuo ike
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.