Native Bible

Proverbs 21:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye na-echekwa ire ya na ọnụ ya na-egbochiri onwe ya ọdachi.

Proverbs 21:23 in English

Proverbs 21:23 · Berean Standard Bible

He who guards his mouth and tongue keeps his soul from distress.

Context

21Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanya ga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu. 22Onye maara ihe nwere ike megide obodo ndị dike, kwatuokwa ebe ewusiri ike nke ha tụkwasịrị obi ha. 23Onye na-echekwa ire ya na ọnụ ya na-egbochiri onwe ya ọdachi. 24Onye nganga na onye mpako, onye na-akwa emo bụ aha ya. Ọ na-eji oke nganga eme ihe niile. 25Oke ọchịchọ nke onye umengwụ na-ewetara ya ọnwụ nʼihi na ọ jụrụ ịrụ ọrụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.