Native Bible

Proverbs 21:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye maara ihe nwere ike megide obodo ndị dike, kwatuokwa ebe ewusiri ike nke ha tụkwasịrị obi ha.

Proverbs 21:22 in English

Proverbs 21:22 · Berean Standard Bible

A wise man scales the city of the mighty and pulls down the stronghold in which they trust.

Context

20Onye maara ihe na-edebe ezi ihe oriri na mmanụ oliv nʼụlọ ya, ma onye nzuzu na-eloda ihe niile nʼọnụ ya. 21Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanya ga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu. 22Onye maara ihe nwere ike megide obodo ndị dike, kwatuokwa ebe ewusiri ike nke ha tụkwasịrị obi ha. 23Onye na-echekwa ire ya na ọnụ ya na-egbochiri onwe ya ọdachi. 24Onye nganga na onye mpako, onye na-akwa emo bụ aha ya. Ọ na-eji oke nganga eme ihe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.