Native Bible

Proverbs 20:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe nketa nke anatara nʼoke ọsịịsọ, agaghị agọzi ya nʼikpeazụ.

Proverbs 20:21 in English

Proverbs 20:21 · Berean Standard Bible

An inheritance gained quickly will not be blessed in the end.

Context

19Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị, nʼihi na ọ ga-akụ ya nʼekwe nye ụwa niile. 20Oriọna onye ahụ na-akọcha nne ya na nna ya ka Chineke na-afụnyụ. 21Ihe nketa nke anatara nʼoke ọsịịsọ, agaghị agọzi ya nʼikpeazụ. 22A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.” Chere Onyenwe anyị, ọ ga-abọrọ gị ọbọ. 23Onyenwe anyị kpọrọ ihe ọtụtụ gbara iche iche asị, ihe ọtụtụ aghụghọ adịghị atọ ya ụtọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.