Native Bible

Proverbs 20:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.” Chere Onyenwe anyị, ọ ga-abọrọ gị ọbọ.

Proverbs 20:22 in English

Proverbs 20:22 · Berean Standard Bible

Do not say, “I will avenge this evil!” Wait on the LORD, and He will save you.

Context

20Oriọna onye ahụ na-akọcha nne ya na nna ya ka Chineke na-afụnyụ. 21Ihe nketa nke anatara nʼoke ọsịịsọ, agaghị agọzi ya nʼikpeazụ. 22A sịkwala, “Aga m akwụghachi gị nʼihi ihe ọjọọ a.” Chere Onyenwe anyị, ọ ga-abọrọ gị ọbọ. 23Onyenwe anyị kpọrọ ihe ọtụtụ gbara iche iche asị, ihe ọtụtụ aghụghọ adịghị atọ ya ụtọ. 24Onyenwe anyị na-eduzi nzọ ụkwụ niile nke mmadụ. Olee otu onye ọbụla ga-esi ghọta ụzọ ha?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.