Native Bible

Proverbs 20:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị, nʼihi na ọ ga-akụ ya nʼekwe nye ụwa niile.

Proverbs 20:19 in English

Proverbs 20:19 · Berean Standard Bible

He who reveals secrets is a constant gossip; avoid the one who babbles * with his lips.

Context

17Nri e nwetara nʼụzọ aghụghọ na-atọ mmadụ ụtọ. Ma nʼikpeazụ aja ga-eju ya ọnụ. 18Buru ụzọ nata ndụmọdụ tupu i mee ihe ọbụla ị chọrọ ime; ebula agha ma i bubeghị ụzọ pịa ọpịpịa. 19Agwala onye na-akpa asịrị ihe nzuzo gị, nʼihi na ọ ga-akụ ya nʼekwe nye ụwa niile. 20Oriọna onye ahụ na-akọcha nne ya na nna ya ka Chineke na-afụnyụ. 21Ihe nketa nke anatara nʼoke ọsịịsọ, agaghị agọzi ya nʼikpeazụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.