Native Bible

Proverbs 17:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa dị nzuzu na-ewetara nna ya mwute, bụrụkwa nne mụrụ ya ihe ilu.

Proverbs 17:25 in English

Proverbs 17:25 · Berean Standard Bible

A foolish son brings grief to his father and bitterness to her who bore him.

Context

23Onye ajọ omume na-anara ihe ngarị* na nzuzo ka ọ sụgharịa ikpe ziri ezi isi. 24Onye nwere nghọta na-eche uche amamihe nʼihe ọ na-eme, ma anya onye nzuzu na-elegharị ruo na nsọtụ nke ụwa. 25Nwa dị nzuzu na-ewetara nna ya mwute, bụrụkwa nne mụrụ ya ihe ilu. 26Ọ bụrụ na ịra onye ezi omume nra adịghị mma, nʼezie, ịpịa ndị ọrụ ihe nʼihi ezi ọrụ ha ezighị ezi. 27Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe, onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.