Native Bible

Proverbs 17:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe, onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta.

Proverbs 17:27 in English

Proverbs 17:27 · Berean Standard Bible

A man of knowledge restrains his words, and a man of understanding maintains a calm spirit.

Context

25Nwa dị nzuzu na-ewetara nna ya mwute, bụrụkwa nne mụrụ ya ihe ilu. 26Ọ bụrụ na ịra onye ezi omume nra adịghị mma, nʼezie, ịpịa ndị ọrụ ihe nʼihi ezi ọrụ ha ezighị ezi. 27Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe, onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta. 28A ga-agụ onye nzuzu nʼonye maara ihe ma ọ bụrụ na ha gba nkịtị, gụọkwa ha na ndị nwere nghọta ma ọ bụrụ na ha e jide ire ha. 17:11 Ya bụ, omume megidere iwu ya 17:11 Ya bụ, onyeozi na-adịghị eme obi ebere. 17:23 Ọpụ 23:8

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.