Ilu 17:28
Proverbs 17:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A ga-agụ onye nzuzu nʼonye maara ihe ma ọ bụrụ na ha gba nkịtị, gụọkwa ha na ndị nwere nghọta ma ọ bụrụ na ha e jide ire ha. 17:11 Ya bụ, omume megidere iwu ya 17:11 Ya bụ, onyeozi na-adịghị eme obi ebere. 17:23 Ọpụ 23:8
Proverbs 17:28 in English
Proverbs 17:28 · Berean Standard Bible
Even a fool is considered wise if he keeps silent, and discerning when he holds his tongue.
Context
26Ọ bụrụ na ịra onye ezi omume nra adịghị mma,
nʼezie, ịpịa ndị ọrụ ihe nʼihi ezi ọrụ ha ezighị ezi. 27Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe,
onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta. 28A ga-agụ onye nzuzu nʼonye maara ihe ma ọ bụrụ na ha gba nkịtị,
gụọkwa ha na ndị nwere nghọta ma ọ bụrụ na ha e jide ire ha.
17:11 Ya bụ, omume megidere iwu ya
17:11 Ya bụ, onyeozi na-adịghị eme obi ebere.
17:23 Ọpụ 23:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.