Native Bible

Proverbs 17:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike, ma mmụọ na-eru ụjụ oge niile na-akpata ọrịa.

Proverbs 17:22 in English

Proverbs 17:22 · Berean Standard Bible

A joyful heart is good medicine, but a broken spirit dries up the bones.

Context

20Ọ dịghị aga nʼihu bụ onye obi ya gbagọrọ agbagọ. Onye nwere ire nrafu ga-adanye na nsogbu. 21Ọ bụ naanị iru ụjụ na obi ọjọọ dịịrị nna nke nwa ya na-eme ihe nzuzu. 22Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike, ma mmụọ na-eru ụjụ oge niile na-akpata ọrịa. 23Onye ajọ omume na-anara ihe ngarị* na nzuzo ka ọ sụgharịa ikpe ziri ezi isi. 24Onye nwere nghọta na-eche uche amamihe nʼihe ọ na-eme, ma anya onye nzuzu na-elegharị ruo na nsọtụ nke ụwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.