Native Bible

Proverbs 17:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu; ebe ọ bụ na o nweghị ike ịchọ amamihe.

Proverbs 17:16 in English

Proverbs 17:16 · Berean Standard Bible

Why should the fool have money in his hand with no intention of buying wisdom?

Context

14Esemokwu malite ọ na-esi ike imedo ya, nʼihi ya ekwela ka ọ malite. 15Onye na-asị onye ikpe maara na ikpe amaghị ya na-amakwa onye aka ya dị ọcha ikpe, Onyenwe anyị na-akpọ omume abụọ a asị. 16Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu; ebe ọ bụ na o nweghị ike ịchọ amamihe. 17Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla. Otu a kwa, nwanne na-aba uru nʼoge mkpa. 18Ọ bụ uche ezughị oke ịnara ụgwọ onye ọzọ ji, si otu a ghọọ onye ji ụgwọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.