Native Bible

Proverbs 17:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Esemokwu malite ọ na-esi ike imedo ya, nʼihi ya ekwela ka ọ malite.

Proverbs 17:14 in English

Proverbs 17:14 · Berean Standard Bible

To start a quarrel is to release a flood; so abandon the dispute before it breaks out.

Context

12Ọ ka mma izute nne Bịa a napụrụ ụmụ ya karịa izute onye nzuzu uche ya gbagọrọ agbagọ. 13Ọ bụrụ na i jiri ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma, ọbụbụ ọnụ dịrị ezinaụlọ gị. 14Esemokwu malite ọ na-esi ike imedo ya, nʼihi ya ekwela ka ọ malite. 15Onye na-asị onye ikpe maara na ikpe amaghị ya na-amakwa onye aka ya dị ọcha ikpe, Onyenwe anyị na-akpọ omume abụọ a asị. 16Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu; ebe ọ bụ na o nweghị ike ịchọ amamihe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.