Native Bible

Proverbs 10:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye amamihe na-akpakọba ihe ọmụma, ma onye nzuzu na-eji ọnụ ya akpọ ịla nʼiyi oku.

Proverbs 10:14 in English

Proverbs 10:14 · Berean Standard Bible

The wise store up knowledge, but the mouth of the fool invites destruction.

Context

12Ịkpọ asị na-akpali esemokwu, ma ịhụnanya na-ekpuchi mmehie niile. 13Ndị nwere nghọta na-ekwu okwu nwere isi, ma ndị na-enweghị uche ka a na-eti ihe dịka ohu. 14Onye amamihe na-akpakọba ihe ọmụma, ma onye nzuzu na-eji ọnụ ya akpọ ịla nʼiyi oku. 15Akụ ndị ọgaranya bụrụ ha obodo e wusiri ike, ma ụbịam bụ ịla nʼiyi nke ndị ogbenye. 16Ụgwọ ọrụ onye ezi omume bụ ndụ, ma ihe nweta nke onye ajọ omume bụ mmehie na ọnwụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.