Proverbs 1:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gị ahapụkwala ndụmọdụ nne gị.
Proverbs 1:8 in English
Proverbs 1:8 · Berean Standard Bible
Listen, my son, to your father’s instruction, and do not forsake the teaching of your mother.
Context
6Ka ha ghọta ilu niile na okwu niile
na-esi nʼọnụ ndị maara ihe. 7Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite ihe ọmụma.*
Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị. 8Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gị
ahapụkwala ndụmọdụ nne gị. 9Nʼihi na okpu amara ka ha ga-abụrụ isi gị,
bụrụkwa ihe ịnya nʼolu nye gị. 10Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie ara gị ụra,
ekwenyerela ha, Ekwela!*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.