Proverbs 1:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite ihe ọmụma.* Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị.
Proverbs 1:7 in English
Proverbs 1:7 · Berean Standard Bible
The fear of the LORD is the beginning of knowledge, but fools * despise wisdom and discipline.
Context
5Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe ọ maara,
ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ. 6Ka ha ghọta ilu niile na okwu niile
na-esi nʼọnụ ndị maara ihe. 7Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite ihe ọmụma.*
Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị. 8Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gị
ahapụkwala ndụmọdụ nne gị. 9Nʼihi na okpu amara ka ha ga-abụrụ isi gị,
bụrụkwa ihe ịnya nʼolu nye gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.