Proverbs 1:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ha ghọta ilu niile na okwu niile na-esi nʼọnụ ndị maara ihe.
Proverbs 1:6 in English
Proverbs 1:6 · Berean Standard Bible
by understanding the proverbs and parables, the sayings and riddles of the wise.
Context
4Nʼihi ime ka ndị na-enweghị uche nwee ezi uche,
ka ndị na-eto eto nweta ihe ọmụma na izuzu ọma. 5Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe ọ maara,
ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ. 6Ka ha ghọta ilu niile na okwu niile
na-esi nʼọnụ ndị maara ihe. 7Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite ihe ọmụma.*
Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị. 8Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gị
ahapụkwala ndụmọdụ nne gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.