Native Bible

Proverbs 1:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe ọ maara, ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ.

Proverbs 1:5 in English

Proverbs 1:5 · Berean Standard Bible

let the wise listen and gain instruction, and the discerning acquire wise counsel

Context

3nʼihi inweta ntụziaka nʼinwe uche, ime ezi omume na ikpe ziri ezi nke aghụghọ na-adịghị. 4Nʼihi ime ka ndị na-enweghị uche nwee ezi uche, ka ndị na-eto eto nweta ihe ọmụma na izuzu ọma. 5Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe ọ maara, ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ. 6Ka ha ghọta ilu niile na okwu niile na-esi nʼọnụ ndị maara ihe. 7Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ mmalite ihe ọmụma.* Ọ bụkwa naanị ndị nzuzu bụ ndị na-adịghị anabata amamihe na ịdọ aka na ntị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.