Ilu 1:10
Proverbs 1:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie ara gị ụra, ekwenyerela ha, Ekwela!*
Proverbs 1:10 in English
Proverbs 1:10 · Berean Standard Bible
My son, if sinners entice you, do not yield to them.
Context
8Nwa m, na-aṅa ntị na ntụziaka nke nna gị
ahapụkwala ndụmọdụ nne gị. 9Nʼihi na okpu amara ka ha ga-abụrụ isi gị,
bụrụkwa ihe ịnya nʼolu nye gị. 10Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie ara gị ụra,
ekwenyerela ha, Ekwela!* 11Ọ bụrụ na ha asị gị, “Bịa soro anyị; ka anyị zoo onwe anyị,
tigbuo onye ọbụla anyị hụrụ,
bụ onye na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla. 12Ka anyị loo ha na ndụ, dịka ala ili,
loo ha kpamkpam dịka ndị na-arịda nʼolulu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.