Native Bible

Numbers 4:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A gụrụ ụmụ Merari ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Numbers 4:42 in English

Numbers 4:42 · Berean Standard Bible

And the Merarites were numbered by their clans and families,

Context

40dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị isii na iri atọ (2,630). 41Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Geshọn ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 42A gụrụ ụmụ Merari ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 43Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute 44dịka ikwu ha si dị bụ puku atọ na narị abụọ (3,200).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.