Native Bible

Numbers 4:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

dịka ikwu ha si dị bụ puku atọ na narị abụọ (3,200).

Numbers 4:44 in English

Numbers 4:44 · Berean Standard Bible

The men registered by their clans numbered 3,200.

Context

42A gụrụ ụmụ Merari ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 43Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute 44dịka ikwu ha si dị bụ puku atọ na narị abụọ (3,200). 45Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Merari ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 46Otu a ka Mosis na Erọn na ndị ndu ụmụ Izrel si gụọ ndị Livayị niile ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.