Native Bible

Numbers 4:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute

Numbers 4:43 in English

Numbers 4:43 · Berean Standard Bible

everyone from thirty to fifty years old who came to serve in the work at the Tent of Meeting.

Context

41Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Geshọn ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 42A gụrụ ụmụ Merari ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 43Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute 44dịka ikwu ha si dị bụ puku atọ na narị abụọ (3,200). 45Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Merari ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.