Native Bible

Numbers 4:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Otu a ka Mosis na Erọn na ndị ndu ụmụ Izrel si gụọ ndị Livayị niile ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Numbers 4:46 in English

Numbers 4:46 · Berean Standard Bible

So Moses, Aaron, and the leaders of Israel numbered by their clans and families all the Levites

Context

44dịka ikwu ha si dị bụ puku atọ na narị abụọ (3,200). 45Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Merari ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 46Otu a ka Mosis na Erọn na ndị ndu ụmụ Izrel si gụọ ndị Livayị niile ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 47Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi na ibu ụlọ nzute ahụ 48dị puku asatọ na narị ise na iri asatọ (8,580).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.