Native Bible

Numbers 4:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi na ibu ụlọ nzute ahụ

Numbers 4:47 in English

Numbers 4:47 · Berean Standard Bible

from thirty to fifty years old who came to do the work of serving and carrying the Tent of Meeting.

Context

45Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Merari ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 46Otu a ka Mosis na Erọn na ndị ndu ụmụ Izrel si gụọ ndị Livayị niile ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 47Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi na ibu ụlọ nzute ahụ 48dị puku asatọ na narị ise na iri asatọ (8,580). 49Dịka iwu Onyenwe anyị nyere site nʼaka Mosis si dị, e kenyere onye ọbụla ọrụ ya ma gwa ya ihe o kwesiri ibu. A gụrụ ha ọnụ dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 4:6 Maọbụ, buluu 4:15 Ndị Kohat, ndị agbụrụ Geshọn na ụmụ Geshọn bụ ndị agbụrụ Livayị. Ha bụ ndị e nyere ọrụ ibu ihe dị iche iche nʼụlọ nzute. 4:24,29,34-49

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.