Native Bible

Numbers 4:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dịka iwu Onyenwe anyị nyere site nʼaka Mosis si dị, e kenyere onye ọbụla ọrụ ya ma gwa ya ihe o kwesiri ibu. A gụrụ ha ọnụ dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 4:6 Maọbụ, buluu 4:15 Ndị Kohat, ndị agbụrụ Geshọn na ụmụ Geshọn bụ ndị agbụrụ Livayị. Ha bụ ndị e nyere ọrụ ibu ihe dị iche iche nʼụlọ nzute. 4:24,29,34-49

Numbers 4:49 in English

Numbers 4:49 · Berean Standard Bible

At the LORD’s command they were numbered through Moses and each one was assigned his work and burden, as the LORD had commanded Moses.

Context

47Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi na ibu ụlọ nzute ahụ 48dị puku asatọ na narị ise na iri asatọ (8,580). 49Dịka iwu Onyenwe anyị nyere site nʼaka Mosis si dị, e kenyere onye ọbụla ọrụ ya ma gwa ya ihe o kwesiri ibu. A gụrụ ha ọnụ dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 4:6 Maọbụ, buluu 4:15 Ndị Kohat, ndị agbụrụ Geshọn na ụmụ Geshọn bụ ndị agbụrụ Livayị. Ha bụ ndị e nyere ọrụ ibu ihe dị iche iche nʼụlọ nzute. 4:24,29,34-49

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.