Native Bible

Numbers 4:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị isii na iri atọ (2,630).

Numbers 4:40 in English

Numbers 4:40 · Berean Standard Bible

And those numbered by their clans and families totaled 2,630.

Context

38A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 39Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute, 40dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị isii na iri atọ (2,630). 41Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Geshọn ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 42A gụrụ ụmụ Merari ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.