Ọnụọgụgụ 4:39
Numbers 4:39 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute,
Numbers 4:39 in English
Numbers 4:39 · Berean Standard Bible
everyone from thirty to fifty years old who came to serve in the work at the Tent of Meeting.
Context
37Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Kohat ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 38A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 39Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute, 40dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị isii na iri atọ (2,630). 41Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Geshọn ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.