Ọnụọgụgụ 4:38
Numbers 4:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.
Numbers 4:38 in English
Numbers 4:38 · Berean Standard Bible
Then the Gershonites were numbered by their clans and families,
Context
36dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị asaa na iri ise (2,750). 37Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Kohat ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 38A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 39Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute, 40dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị isii na iri atọ (2,630).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.