Native Bible

Numbers 4:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị asaa na iri ise (2,750).

Numbers 4:36 in English

Numbers 4:36 · Berean Standard Bible

And those numbered by their clans totaled 2,750.

Context

34Ya mere, Mosis na Erọn na ndị ndu nzukọ ụmụ Izrel gụrụ ma chọpụta ọnụọgụgụ ụmụ Kohat, dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. 35Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute ahụ 36dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị asaa na iri ise (2,750). 37Ndị a niile bụ ndị si nʼikwu Kohat ndị na-eje ozi nʼụlọ nzute. Mosis na Erọn gụrụ ha ọnụ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 38A gụrụ ụmụ Geshọn ọnụ dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.