Native Bible

Numbers 33:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha.

Numbers 33:13 in English

Numbers 33:13 · Berean Standard Bible

They set out from Dophkah and camped at Alush.

Context

11Emesịa, ha hapụrụ Osimiri Uhie gaa maa ụlọ ikwu ha nʼọzara a na-akpọ Sin. 12Ha hapụrụ ọzara Sin gaa maa ụlọ ikwu ha na Dofka. 13Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha. 14Mgbe ha hapụrụ Alush, ha rutere Refidim, ebe ndị Izrel na-ahụghị mmiri ọṅụṅụ. 15Ha hapụrụ Refidim bịaruo nʼọzara Saịnaị ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.