Ọnụọgụgụ 33:11
Numbers 33:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emesịa, ha hapụrụ Osimiri Uhie gaa maa ụlọ ikwu ha nʼọzara a na-akpọ Sin.
Numbers 33:11 in English
Numbers 33:11 · Berean Standard Bible
They set out from the Red Sea and camped in the Desert of Sin.*
Context
9Mgbe ha hapụrụ Mara, ha batara Elim, ebe e nwere mmiri iri na abụọ si nʼala na-asọpụta, na iri osisi nkwụ asaa. Ha nọrọ ọdụ dị ukwuu nʼebe a. 10Mgbe ha hapụrụ Elim, ha wuru ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Osimiri Uhie. 11Emesịa, ha hapụrụ Osimiri Uhie gaa maa ụlọ ikwu ha nʼọzara a na-akpọ Sin. 12Ha hapụrụ ọzara Sin gaa maa ụlọ ikwu ha na Dofka. 13Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.