Native Bible

Numbers 33:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ ọzara Sin gaa maa ụlọ ikwu ha na Dofka.

Numbers 33:12 in English

Numbers 33:12 · Berean Standard Bible

They set out from the Desert of Sin and camped at Dophkah.

Context

10Mgbe ha hapụrụ Elim, ha wuru ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Osimiri Uhie. 11Emesịa, ha hapụrụ Osimiri Uhie gaa maa ụlọ ikwu ha nʼọzara a na-akpọ Sin. 12Ha hapụrụ ọzara Sin gaa maa ụlọ ikwu ha na Dofka. 13Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha. 14Mgbe ha hapụrụ Alush, ha rutere Refidim, ebe ndị Izrel na-ahụghị mmiri ọṅụṅụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.