Native Bible

Numbers 33:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha hapụrụ Refidim bịaruo nʼọzara Saịnaị ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Numbers 33:15 in English

Numbers 33:15 · Berean Standard Bible

They set out from Rephidim and camped in the Wilderness of Sinai.

Context

13Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha. 14Mgbe ha hapụrụ Alush, ha rutere Refidim, ebe ndị Izrel na-ahụghị mmiri ọṅụṅụ. 15Ha hapụrụ Refidim bịaruo nʼọzara Saịnaị ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 16Ha hapụrụ ọzara Saịnaị bịaruo Kibrọt Hataava ebe ha mara ụlọ ikwu ha. 17Ha hapụrụ Kibrọt Hataava bịaruo Hazerọt ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.