Ọnụọgụgụ 31:44
Numbers 31:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000),
Numbers 31:44 in English
Numbers 31:44 · Berean Standard Bible
36,000 cattle,
Context
42Ma ọkara nke ahụ dịrị ndị Izrel, nke Mosis kewapụtara site na nke ndị ikom lụrụ agha. 43Ọkara nke nzukọ dị, igwe ewu na atụrụ, narị puku atọ, iri puku atọ, puku asaa na narị ise (337,500), 44igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000), 45ịnyịnya ibu, iri puku atọ na narị ise (30,500), 46ụmụ agbọghọ, puku iri na isii (16,000).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.