Native Bible

Numbers 31:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọkara nke nzukọ dị, igwe ewu na atụrụ, narị puku atọ, iri puku atọ, puku asaa na narị ise (337,500),

Numbers 31:43 in English

Numbers 31:43 · Berean Standard Bible

this half belonged to the congregation: 337,500 sheep,

Context

41Mosis nyere Elieza bụ onye nchụaja Onyenwe anyị oke nʼihe ndị ahụ niile a tụrụ nʼụtụ, dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 42Ma ọkara nke ahụ dịrị ndị Izrel, nke Mosis kewapụtara site na nke ndị ikom lụrụ agha. 43Ọkara nke nzukọ dị, igwe ewu na atụrụ, narị puku atọ, iri puku atọ, puku asaa na narị ise (337,500), 44igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000), 45ịnyịnya ibu, iri puku atọ na narị ise (30,500),

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.