Ọnụọgụgụ 31:45
Numbers 31:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ịnyịnya ibu, iri puku atọ na narị ise (30,500),
Numbers 31:45 in English
Numbers 31:45 · Berean Standard Bible
30,500 donkeys,
Context
43Ọkara nke nzukọ dị, igwe ewu na atụrụ, narị puku atọ, iri puku atọ, puku asaa na narị ise (337,500), 44igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000), 45ịnyịnya ibu, iri puku atọ na narị ise (30,500), 46ụmụ agbọghọ, puku iri na isii (16,000). 47Site nʼoke ndị Izrel Mosis họpụtara otu ụzọ nʼime iri ise, ma mmadụ ma anụ ụlọ dịka Onyenwe anyị nyere nʼiwu. O nyere ha ndị Livayị na-elekọta ụlọ nzute Onyenwe anyị mmadụ na anụ ụlọ ndị a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.