Ọnụọgụgụ 31:46
Numbers 31:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ụmụ agbọghọ, puku iri na isii (16,000).
Numbers 31:46 in English
Numbers 31:46 · Berean Standard Bible
and 16,000 people.
Context
44igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000), 45ịnyịnya ibu, iri puku atọ na narị ise (30,500), 46ụmụ agbọghọ, puku iri na isii (16,000). 47Site nʼoke ndị Izrel Mosis họpụtara otu ụzọ nʼime iri ise, ma mmadụ ma anụ ụlọ dịka Onyenwe anyị nyere nʼiwu. O nyere ha ndị Livayị na-elekọta ụlọ nzute Onyenwe anyị mmadụ na anụ ụlọ ndị a. 48Mgbe ahụ, ndịisi agha niile na ndị ọchịagha na-achị imerime puku ndị agha, na ndị na-achị narị ndị agha bịakwutere Mosis,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.