Native Bible

Numbers 3:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livayị: Geshọn, Kohat na Merari.

Numbers 3:17 in English

Numbers 3:17 · Berean Standard Bible

These were the sons of Levi by name: Gershon, Kohath, and Merari.

Context

15“Gụọ, chọpụta ihe ọnụọgụgụ ebo Livayị bụ.* Gosi ikwu na ezinaụlọ onye ọbụla si nʼime ya pụta. Chọpụta ọnụọgụgụ ndị ikom niile site nʼonye dị otu ọnwa.” 16Ya mere, Mosis gụrụ ha ọnụ dịka iwu ọ natara site nʼokwu Onyenwe anyị si dị. 17Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livayị: Geshọn, Kohat na Merari. 18Ndị a bụ aha ndị ikwu Geshọn dịka ezinaụlọ ha si dị: Libni na Shimei. 19Ụmụ Kohat dịka ikwu ha si dị: Amram, Izha, Hebrọn na Uziel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.