Ọnụọgụgụ 3:18
Numbers 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ aha ndị ikwu Geshọn dịka ezinaụlọ ha si dị: Libni na Shimei.
Numbers 3:18 in English
Numbers 3:18 · Berean Standard Bible
These were the names of the sons of Gershon by their clans: Libni and Shimei.
Context
16Ya mere, Mosis gụrụ ha ọnụ dịka iwu ọ natara site nʼokwu Onyenwe anyị si dị. 17Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livayị:
Geshọn, Kohat na Merari. 18Ndị a bụ aha ndị ikwu Geshọn dịka ezinaụlọ ha si dị:
Libni na Shimei. 19Ụmụ Kohat dịka ikwu ha si dị:
Amram, Izha, Hebrọn na Uziel. 20Ụmụ Merari dịka ikwu ha si dị:
Mahali na Mushi.
Ndị a bụ ndị agbụrụ Livayị, dịka ezinaụlọ ha si dị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.