Ọnụọgụgụ 26:20
Numbers 26:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ụmụ ụmụ Juda ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a: ikwu Shela, site na Shela, ikwu Perez, site na Perez, ikwu Zera, site na Zera.
Numbers 26:20 in English
Numbers 26:20 · Berean Standard Bible
These were the descendants of Judah by their clans: The Shelanite clan from Shelah, the Perezite clan from Perez, and the Zerahite clan from Zerah.
Context
18Ndị a bụ agbụrụ Gad. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ na narị ise (40,500). 19Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan. 20Ma ụmụ ụmụ Juda ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a:
ikwu Shela, site na Shela,
ikwu Perez, site na Perez,
ikwu Zera, site na Zera. 21Ikwu abụọ ọzọ si nʼagbụrụ Perez bụ ndị a:
Ikwu Hezrọn, site na Hezrọn,
Ikwu Hamul, site na Hamul. 22Ndị a bụ agbụrụ Juda. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku asaa, puku isii na narị ise (76,500).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.