Ọnụọgụgụ 26:22
Numbers 26:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ agbụrụ Juda. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku asaa, puku isii na narị ise (76,500).
Numbers 26:22 in English
Numbers 26:22 · Berean Standard Bible
These were the clans of Judah, and their registration numbered 76,500.
Context
20Ma ụmụ ụmụ Juda ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a:
ikwu Shela, site na Shela,
ikwu Perez, site na Perez,
ikwu Zera, site na Zera. 21Ikwu abụọ ọzọ si nʼagbụrụ Perez bụ ndị a:
Ikwu Hezrọn, site na Hezrọn,
Ikwu Hamul, site na Hamul. 22Ndị a bụ agbụrụ Juda. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku asaa, puku isii na narị ise (76,500). 23Ụmụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ikwu Tola, site na Tola,
ikwu Pua, site na Pua 24ikwu Jashub, site na Jashub,
ikwu Shịmrọn, site na Shịmrọn.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.