Native Bible

Numbers 26:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Tola, site na Tola, ikwu Pua, site na Pua

Numbers 26:23 in English

Numbers 26:23 · Berean Standard Bible

These were the descendants of Issachar by their clans: The Tolaite clan from Tola, the Punite clan from Puvah,*

Context

21Ikwu abụọ ọzọ si nʼagbụrụ Perez bụ ndị a: Ikwu Hezrọn, site na Hezrọn, Ikwu Hamul, site na Hamul. 22Ndị a bụ agbụrụ Juda. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku asaa, puku isii na narị ise (76,500). 23Ụmụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Tola, site na Tola, ikwu Pua, site na Pua 24ikwu Jashub, site na Jashub, ikwu Shịmrọn, site na Shịmrọn. 25Ndị a bụ agbụrụ Isaka. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị atọ (64,300).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.