Ọnụọgụgụ 26:19
Numbers 26:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan.
Numbers 26:19 in English
Numbers 26:19 · Berean Standard Bible
The sons of Judah were Er and Onan, but they died in the land of Canaan.
Context
17ikwu Arodi, site na Arodi,
ikwu Areli, site na Areli, 18Ndị a bụ agbụrụ Gad. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ na narị ise (40,500). 19Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan. 20Ma ụmụ ụmụ Juda ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a:
ikwu Shela, site na Shela,
ikwu Perez, site na Perez,
ikwu Zera, site na Zera. 21Ikwu abụọ ọzọ si nʼagbụrụ Perez bụ ndị a:
Ikwu Hezrọn, site na Hezrọn,
Ikwu Hamul, site na Hamul.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.