Native Bible

Numbers 26:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ agbụrụ Gad. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ na narị ise (40,500).

Numbers 26:18 in English

Numbers 26:18 · Berean Standard Bible

These were the clans of Gad, and their registration numbered 40,500.

Context

16ikwu Ozni, site na Ozni, ikwu Eri, site na Eri, 17ikwu Arodi, site na Arodi, ikwu Areli, site na Areli, 18Ndị a bụ agbụrụ Gad. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ na narị ise (40,500). 19Ụmụ ndị ikom Juda abụọ, Ịa na Onan, nwụrụ nʼala Kenan. 20Ma ụmụ ụmụ Juda ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a: ikwu Shela, site na Shela, ikwu Perez, site na Perez, ikwu Zera, site na Zera.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.