Ọnụọgụgụ 24:21
Numbers 24:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ hụrụ ndị Ken anya, kwuo okwu ya: “E, i bi ugbu a nʼebe e wusiri ike,* akwụ gị dị nʼime oke nkume ahụ!
Numbers 24:21 in English
Numbers 24:21 · Berean Standard Bible
Next he saw the Kenites and lifted up an oracle, saying: “Your dwelling place is secure, and your nest is set in a cliff.
Context
19Otu onye ọchịchị ga-esi na Jekọb pụta.
Bibie ndị niile fọdụrụ nʼobodo ahụ.” 20Mgbe ahụ, Belam lepụrụ anya legide ụlọ ndị Amalek niile, buo amụma banyere ha sị:
“Amalek bụ mba mbụ nʼetiti mba niile,
ma ikpeazụ ya bụ mbibi!” 21Ọ hụrụ ndị Ken anya, kwuo okwu ya:
“E, i bi ugbu a nʼebe e wusiri ike,*
akwụ gị dị nʼime oke nkume ahụ! 22Ma, a ga-ebibi unu ndị Ken niile,
mgbe Ashọ ga-adọta unu nʼagha.” 23Ndị a bụ okwu o ji mechie amụma ya:
“Onye ga-adị ndụ mgbe Chineke ga-eme ihe ndị a?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.