Ọnụọgụgụ 24:22
Numbers 24:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma, a ga-ebibi unu ndị Ken niile, mgbe Ashọ ga-adọta unu nʼagha.”
Numbers 24:22 in English
Numbers 24:22 · Berean Standard Bible
Yet Kain will be destroyed when Asshur * takes you captive.”
Context
20Mgbe ahụ, Belam lepụrụ anya legide ụlọ ndị Amalek niile, buo amụma banyere ha sị:
“Amalek bụ mba mbụ nʼetiti mba niile,
ma ikpeazụ ya bụ mbibi!” 21Ọ hụrụ ndị Ken anya, kwuo okwu ya:
“E, i bi ugbu a nʼebe e wusiri ike,*
akwụ gị dị nʼime oke nkume ahụ! 22Ma, a ga-ebibi unu ndị Ken niile,
mgbe Ashọ ga-adọta unu nʼagha.” 23Ndị a bụ okwu o ji mechie amụma ya:
“Onye ga-adị ndụ mgbe Chineke ga-eme ihe ndị a? 24Ụgbọ mmiri ga-esi nʼọnụ mmiri Saiprọs bịa.
Ha ga-eji ike dobe ndị Eba* na ndị Ashọ nʼokpuru ha,
ma a ga-ebibikwa ha onwe ha.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.